Ndezi IP : nkwalite nzuzo na mbelata mmegbu/mmelite/2023-09

From mediawiki.org
This page is a translated version of the page Trust and Safety Product/Temporary Accounts/Updates/2023-09 and the translation is 100% complete.

Mmepe Akaụntụ nwa oge maka ndị ndezi edebanyeghị aha

Gụọ nke a n'asụsụ gịPlease help translate to your language • Biko gwa ndị ojieme ndị ọzọ maka mgbanwe a

Mpempe akwụkwọ akụkọ ihe mere eme na-egosi ụdị aha njirimara ochie na nke ọhụrụ. Adreesị IP 172.0.0.1 na-agbanwe na akaụntụ nwa oge ~ 2024-23126-086, yana akara ngosi maka ikpughe adreesị IP dị n'okpuru.
N'afọ n'abịanụ, ndị ndezi n'edebanyebeghi aha ha ga ebido iji account nwa oge mee ihe

Na 2024, ndị ndezi ndị n'Special:CreateAccountedebanyeghi aha ha ga amalite ijiaccount nwa oge n'ezighi aka ha. Ndị Ndezi a ụfọdụ oge ka ana akpọ "ndị ndezi IP" maka na njirimara IP n'egosi na nchịkọta akụkọ peeji

Ndị Trust and Safety product team nyere nkụzi na Wikimanịa gbasara mgbanwe a. Ịnwere ike ịlele nke a na YouTube

E nwere ọkwa ndị ọzọ na m:Ndezi IP: nkwalite nzuzo na mbelata mmegbu