Help:Extension:UniversalLanguageSelector/Input methods/ig-tilde

From mediawiki.org
This page is a translated version of the page Help:Extension:UniversalLanguageSelector/Input methods/ig-tilde and the translation is 94% complete.
Outdated translations are marked like this.

I nwere ike iji letas ndi pụrụ iche denye mkpụrụokwu Igbo nile!

Ichọrọ ime nkea, mee ihe ndi a:

  1. Pia na igbe edere chọya nọ n'elu ihuakwukwọ.
  2. Pia ntakịrị akara ngosi nọ na Kibọdụ ga pụta na akụkụ akara igbe chọya.
  3. Ọ bụrụ na "Igbo" pụta n'elu ebe ndepụta, họrọ "Igbo-tilde".
  4. Ọ bụrụ na "Igbo a pụtaghi n'elu ebe ndepụta, mee ihe ndi a:
    1. Pia "..." nọ na ala ebe ndepụta. Otu panelụ ga a pụta.
    2. Chọta "Igbo" na panelụ. pia ya.
    3. Pia ntakịrị ihe ngosi kibọdụ aka ọzọ, ma họrọ "Igbo-tilde".

I chọrọ iwepu kibọdụ a pụrụ iche ma gaghachi idenye ihe otu i na eme na mbu, pia aka na ntakịrị ihe ngosi ma pizie "Use native keyboard", ma ọbụ pia Ctrl+M. Ọ bụrụ na ichọrọ iwepụta kibọdụ a, pia Ctrl+M, ma ọbụ ga emegharia usoro ndi a.

Idenye mkpụrụedemede Igbo, depụta tilde (~), idecha nkea, denye mkpụrụedemede na Latini nke bụ mkpụrụedemede yiri nke Igbo. Imaatụ, ichọ idenye Ṅ, denye N ma denye kwa ~ na N. Lee ndepụta ya na okpuru:

Ichọ idenye mkpụrụokwu... Tinye kii kịbọdụ ndia:
~I
~i
~N
~n
~O
~o
~U
~u

Ichọ itinye rikọm elu na mkpụrụedemede, tinye mkpụrụedemede ahu ma tinyekwa tilde (~) na nke na esote ya / or \.

Ichọ itinye mkpụrụedemede nkea... Denye kiis kibọdụ ndi a:
à a~\
é e~/
ō o~-